text
stringlengths 5
1.37M
|
|---|
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị: <eng>The news that will interest you:
|
<translate> The news that will interest you: <ibo>
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
|
<translate> Joseph Achuzie, Dike Biafra alala <eng>Joseph Achuzie, the Biafran brave man is gone.
|
<translate> Joseph Achuzie, the Biafran brave man is gone. <ibo>
Joseph Achuzie, Dike Biafra alala
|
<translate> Dapchi: Gọọmenti emeribeghị Boko Haram - Massob <eng>Dapchi: Government has not defeated Boko Haram and Massob
|
<translate> Dapchi: Government has not defeated Boko Haram and Massob <ibo>
Dapchi: Gọọmenti emeribeghị Boko Haram - Massob
|
<translate> Tottenham na-ele anya iburu iko FA na mmeri Rochadale <eng>Tottenham look forward to lifting the FA cup in defeating Rochadale.
|
<translate> Tottenham look forward to lifting the FA cup in defeating Rochadale. <ibo>
Tottenham na-ele anya iburu iko FA na mmeri Rochadale
|
<translate> Son Heung-min, Ferdo Llorente na Kyle Walter-Peters nke Tottenham bụ ndị mmechiri ọnụ Rochadale nasọmpị ụnyaahụ. <eng>Son Heung-min, Ferdo Llorente and Kyle Walter-Peters of Tottenham beat Rochadale mercilessly in their yesterdays FA cup competition.
|
<translate> Son Heung-min, Ferdo Llorente and Kyle Walter-Peters of Tottenham beat Rochadale mercilessly in their yesterdays FA cup competition. <ibo>
Son Heung-min, Ferdo Llorente na Kyle Walter-Peters nke Tottenham bụ ndị mmechiri ọnụ Rochadale nasọmpị ụnyaahụ.
|
<translate> Son Heung-min onye Tottenham na ndị otu ya na-nwe anụrị mgbe o nyere goolu nasọmpị iko FA. <eng>Son Heung-min of Tottenham and his team mates were jubilating when he scored a goal in the FA cup competition.
|
<translate> Son Heung-min of Tottenham and his team mates were jubilating when he scored a goal in the FA cup competition. <ibo>
Son Heung-min onye Tottenham na ndị otu ya na-nwe anụrị mgbe o nyere goolu nasọmpị iko FA.
|
<translate> Tottenham emerila nasọmpị iko FA ugboro asatọ <eng>Tottenham has won eight FA cup competitions.
|
<translate> Tottenham has won eight FA cup competitions. <ibo>
Tottenham emerila nasọmpị iko FA ugboro asatọ
|
<translate> Negwuregwu, ndị otu Tottenham gbara ndị Rochadale ọkpụ goolu isii asatara otu nasọmpi FA. <eng>The Tottenham team has beaten the Rochadale team 6-1in their FA cup competition.
|
<translate> The Tottenham team has beaten the Rochadale team 6-1in their FA cup competition. <ibo>
Negwuregwu, ndị otu Tottenham gbara ndị Rochadale ọkpụ goolu isii asatara otu nasọmpi FA.
|
<translate> Mmeri a pụtara na Tottenham na otu Swansea ga-asọ mpi Quarter Final niko FA a ga-agba nụbọchị 17 nke ọnwa Maachị. <eng>This victory means that Tottenham is to compete with Swansea in the FA cup quarter final on the 17th of March.
|
<translate> This victory means that Tottenham is to compete with Swansea in the FA cup quarter final on the 17th of March. <ibo>
Mmeri a pụtara na Tottenham na otu Swansea ga-asọ mpi Quarter Final niko FA a ga-agba nụbọchị 17 nke ọnwa Maachị.
|
<translate> Son Heung-min nyere goolu nke mbụ na nke ise. Ferdo Llorente nyere goolu atọ nime nkeji iri na abụọ nokara nke abụọ, ebe Kyle Walter-Peters nyere goolu nke isi. <eng>Son Heung-min scored the first and the fifth goal. Ferdo Llorente scored hatrick within twelve minutes of the second half, while Kyle Walter-Peters scored the sixth goal.
|
<translate> Son Heung-min scored the first and the fifth goal. Ferdo Llorente scored hatrick within twelve minutes of the second half, while Kyle Walter-Peters scored the sixth goal. <ibo>
Son Heung-min nyere goolu nke mbụ na nke ise. Ferdo Llorente nyere goolu atọ nime nkeji iri na abụọ nokara nke abụọ, ebe Kyle Walter-Peters nyere goolu nke isi.
|
<translate> Son Heung-min kwụsị bọọlụ otu Rochadale <eng>If Son Heung-min stops playing with Rochadale
|
<translate> If Son Heung-min stops playing with Rochadale <ibo>
Son Heung-min kwụsị bọọlụ otu Rochadale
|
<translate> Gịnị ga-eme nihu? <eng>What will happen in the future?
|
<translate> What will happen in the future? <ibo>
Gịnị ga-eme nihu?
|
<translate> Tottenham ga-aga ọgbọ egwuregwu Wembley nụbọchị atọ nke ọnwa Maachị. Ha na Huddersfield ga-asọ mpi niko Premier League, tupu ha na Juventus ga-asọmpị nke ha niko Champions League nụbọchị asaa nọnwa Maachị. <eng>Tottenham will play at the Wembley stadium on the 3rd of March. They will play Huddersfield in the Premier League before meeting Juventus in Champions League on the 7th day of March.
|
<translate> Tottenham will play at the Wembley stadium on the 3rd of March. They will play Huddersfield in the Premier League before meeting Juventus in Champions League on the 7th day of March. <ibo>
Tottenham ga-aga ọgbọ egwuregwu Wembley nụbọchị atọ nke ọnwa Maachị. Ha na Huddersfield ga-asọ mpi niko Premier League, tupu ha na Juventus ga-asọmpị nke ha niko Champions League nụbọchị asaa nọnwa Maachị.
|
<translate> Otu egwuregwu Rochdale nwere asọmpị 16 ịzọpụta onwe ha tụpụ ha baa relegation na league otu. <eng>Rochadale have sixteen outstanding matches to save themselves from relegation in the league.
|
<translate> Rochadale have sixteen outstanding matches to save themselves from relegation in the league. <ibo>
Otu egwuregwu Rochdale nwere asọmpị 16 ịzọpụta onwe ha tụpụ ha baa relegation na league otu.
|
<translate> Asompị ha nke mbụ ga-abụ ha na Plymouth nụbọchị atọ nọnwa Maachị. <eng>Their first match will be between them and Plymouth on the 3rd day of March.
|
<translate> Their first match will be between them and Plymouth on the 3rd day of March. <ibo>
Asompị ha nke mbụ ga-abụ ha na Plymouth nụbọchị atọ nọnwa Maachị.
|
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị: <eng>The news that will interest you:
|
<translate> The news that will interest you: <ibo>
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
|
<translate> Guardiola ebuliela iko ya nke mbụ nEngland <eng>Guardiola has lifted his first cup in England
|
<translate> Guardiola has lifted his first cup in England <ibo>
Guardiola ebuliela iko ya nke mbụ nEngland
|
<translate> Champions League: Neymar arọjiela ụkwụ <eng>Champions League: Neymar has a broken leg.
|
<translate> Champions League: Neymar has a broken leg. <ibo>
Champions League: Neymar arọjiela ụkwụ
|
<translate> Onyeisi ndị uweojii: Mepe ọdọ ehi tupu ị machie ịchịgharị ha <eng>The head of police force The Inspector General of Police: openestablish cattle ranch before you ban grazing.
|
<translate> The head of police force The Inspector General of Police: openestablish cattle ranch before you ban grazing. <ibo>
Onyeisi ndị uweojii: Mepe ọdọ ehi tupu ị machie ịchịgharị ha
|
<translate> Onyeisi ndị uweojii agwala ndị Gọvanọ ka bụrụ ụzọ mepe ebe a na-azụ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi nsteeti ha. <eng>The Inspector General of Police has told Governors to first establish cattle ranches before they ban grazing of cattles in their states.
|
<translate> The Inspector General of Police has told Governors to first establish cattle ranches before they ban grazing of cattles in their states. <ibo>
Onyeisi ndị uweojii agwala ndị Gọvanọ ka bụrụ ụzọ mepe ebe a na-azụ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi nsteeti ha.
|
<translate> Ibrahim Idris <eng>Ibrahim Idris
|
<translate> Ibrahim Idris <ibo>
Ibrahim Idris
|
<translate> Onyeisi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris ekwuola ka steeti bụrụ ụzo wapụta ala ebemaka ọzụzụ ehi tupu ha amachie ịchigharị ehi <eng>The Inspector General of Police, Ibrahim Idris, has said that states should first provide rranches before banning of cattle grazing.
|
<translate> The Inspector General of Police, Ibrahim Idris, has said that states should first provide rranches before banning of cattle grazing. <ibo>
Onyeisi ndị uweojii bụ Ibrahim Idris ekwuola ka steeti bụrụ ụzo wapụta ala ebemaka ọzụzụ ehi tupu ha amachie ịchigharị ehi
|
<translate> Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi. <eng>The Inspector General of Police said this in yesterdays security meeting at Kaduna, adding that it will help to avert problems among farmers and herders.
|
<translate> The Inspector General of Police said this in yesterdays security meeting at Kaduna, adding that it will help to avert problems among farmers and herders. <ibo>
Onyeisi ndị uweojii kwuru nke a ụnyaahụ na kaduna na nzukọ ndị nchekwa obodo metụtara sịrị na ọ ga-enye aka igbara nsogbu na adapụta netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi.
|
<translate> Ọ gara nihu kwuo na nsogbu dapụtara na Benue bụ maka na gọọmenti steeti ahụ ehibeghị ọdọ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi <eng>He further said that the problem in Benue was because the government did not establish cattle ranch before they banned cattle grazing.
|
<translate> He further said that the problem in Benue was because the government did not establish cattle ranch before they banned cattle grazing. <ibo>
Ọ gara nihu kwuo na nsogbu dapụtara na Benue bụ maka na gọọmenti steeti ahụ ehibeghị ọdọ ehi tupu ha machie ịchịgharị ehi
|
<translate> Na nzukọ ahụ nke isi okwu ya bụ, Nkwalite obodo: Nsogbu nchekwa na mkpa ọ dị ịchọta ụzọ zuru oke ịkwụsị ya,nsogbu dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi ebidoghị noge ọchịchị onyeisiala bụ Muhammdu Buhari. <eng>In that meeting whose topic was Development: Security challenges and the importance of proffering adequate solution. The farmers-herders problem did not start at the era of President Muhammadu Buhari.
|
<translate> In that meeting whose topic was Development: Security challenges and the importance of proffering adequate solution. The farmers-herders problem did not start at the era of President Muhammadu Buhari. <ibo>
Na nzukọ ahụ nke isi okwu ya bụ, Nkwalite obodo: Nsogbu nchekwa na mkpa ọ dị ịchọta ụzọ zuru oke ịkwụsị ya,nsogbu dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi ebidoghị noge ọchịchị onyeisiala bụ Muhammdu Buhari.
|
<translate> Idris kwuru sị:Nuche m, iji belata ọgbaaghara dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi, gọọmenti steeti ga-agba mbọ wuo ebe ọzụzụ ehi na steeti ha tupu ha eme iwu ikwụsị ịchịgharị ehi. <eng>Idris said: In my opinion, to curb farmers-herders clash, state governments should strive and build cattle ranches before they make policy to ban open grazing.
|
<translate> Idris said: In my opinion, to curb farmers-herders clash, state governments should strive and build cattle ranches before they make policy to ban open grazing. <ibo>
Idris kwuru sị:Nuche m, iji belata ọgbaaghara dị netiti ndị ọrụ ugbo na ndị na-achị ehi, gọọmenti steeti ga-agba mbọ wuo ebe ọzụzụ ehi na steeti ha tupu ha eme iwu ikwụsị ịchịgharị ehi.
|
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị: <eng>The news that will interest you:
|
<translate> The news that will interest you: <ibo>
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
|
<translate> Ngwa ahịa agbaala ọkụ nAlaba International <eng>Good were burnt at Alaba International Market.
|
<translate> Good were burnt at Alaba International Market. <ibo>
Ngwa ahịa agbaala ọkụ nAlaba International
|
<translate> Maka Achuzia, anyị ga-ahụ na Biafra mezuru <eng>For Achuzie, will see to the actualization of Biafra.
|
<translate> For Achuzie, will see to the actualization of Biafra. <ibo>
Maka Achuzia, anyị ga-ahụ na Biafra mezuru
|
<translate> N Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa <eng>In Imo State, there are many animals in the zoo.
|
<translate> In Imo State, there are many animals in the zoo. <ibo>
N Imo steeti, ogige ụmụanụmanụ nwere ọtụtụ anụ ọhịa
|
<translate> Ogige ụmụ anụmanụ dị nImo steeti nwere ụmụ anụ ọhịa dị icheiche. <eng>The zoo in Imo State has different animals.
|
<translate> The zoo in Imo State has different animals. <ibo>
Ogige ụmụ anụmanụ dị nImo steeti nwere ụmụ anụ ọhịa dị icheiche.
|
<translate> Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ nogige ha dị n Imo steeti. <eng>Different animals are in their zoo in Imo State.
|
<translate> Different animals are in their zoo in Imo State. <ibo>
Ụmụanụmanụ dị icheiche nọ nogige ha dị n Imo steeti.
|
<translate> E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma. <eng>These animals were built a befitting zoo for proper living.
|
<translate> These animals were built a befitting zoo for proper living. <ibo>
E wukwara ụmụanụmanụ ndị a ụlọ ziri ezi ka ha wee bie ọfụma.
|
<translate> Timothy nwa George Weah ebidola ịsompi na PSG <eng>Timothy the son of George Weah has started playing for PSG.
|
<translate> Timothy the son of George Weah has started playing for PSG. <ibo>
Timothy nwa George Weah ebidola ịsompi na PSG
|
<translate> Timothy Weah agaala PSG ebe nna ya George Weah bụ ezigbo onye egwu ama ọfụma site na 1992 ruo 1995. <eng>Timothy Weah has gone to PSG where his father was a prominent player from 1992 to 1995.
|
<translate> Timothy Weah has gone to PSG where his father was a prominent player from 1992 to 1995. <ibo>
Timothy Weah agaala PSG ebe nna ya George Weah bụ ezigbo onye egwu ama ọfụma site na 1992 ruo 1995.
|
<translate> Timothy Weah <eng>Timothy Weah
|
<translate> Timothy Weah <ibo>
Timothy Weah
|
<translate> Timothy Weah ọ ga-emenwu ọfụma ka nna ya dịka ndị mmadụ si eche? <eng>Can Timothy Weah perform excellently as people expected?
|
<translate> Can Timothy Weah perform excellently as people expected? <ibo>
Timothy Weah ọ ga-emenwu ọfụma ka nna ya dịka ndị mmadụ si eche?
|
<translate> Nwa onyeisiala Liberia bụ George Weah a na-akpọ Timothy Weah ebidola ịgba bọọlụ notu egwuruegwu PSG, ebe nna ya gbaburu bọọlụ na mbụ. <eng>The son of Liberia president, George Weah, called Timothy Weah has started playing for PSG, where his father formally played.
|
<translate> The son of Liberia president, George Weah, called Timothy Weah has started playing for PSG, where his father formally played. <ibo>
Nwa onyeisiala Liberia bụ George Weah a na-akpọ Timothy Weah ebidola ịgba bọọlụ notu egwuruegwu PSG, ebe nna ya gbaburu bọọlụ na mbụ.
|
<translate> Timothy pụtara nọgbọ ụnyahụ ka PSG na Troyes sọọrọ mpi. <eng>Timothy featured yesterday in the competition between PSG and Troyes.
|
<translate> Timothy featured yesterday in the competition between PSG and Troyes. <ibo>
Timothy pụtara nọgbọ ụnyahụ ka PSG na Troyes sọọrọ mpi.
|
<translate> Ka Neymar na Kylian Mbappe anọghị nọgbọ maka ahụ ha merụrụ, Angel di Maria na Christopher Nkunku bụ ndị nyere goolu PSG ji nwete mmeri nasọmpi a. <eng>As Neymar and Kylian Mbappe were not in the game because of the injury they sustained, Angel di Maria and Christopher Nkunu scored the winning goals for PSG in this competition.
|
<translate> As Neymar and Kylian Mbappe were not in the game because of the injury they sustained, Angel di Maria and Christopher Nkunu scored the winning goals for PSG in this competition. <ibo>
Ka Neymar na Kylian Mbappe anọghị nọgbọ maka ahụ ha merụrụ, Angel di Maria na Christopher Nkunku bụ ndị nyere goolu PSG ji nwete mmeri nasọmpi a.
|
<translate> Neymar na Mbappe nanọghị ya so nye Weah ohere ịgba nasọmpi a. <eng>The absence of Neymar and Mbappe gave Weah the opportunity to play in this competition.
|
<translate> The absence of Neymar and Mbappe gave Weah the opportunity to play in this competition. <ibo>
Neymar na Mbappe nanọghị ya so nye Weah ohere ịgba nasọmpi a.
|
<translate> George Weah nyere goolu 55 oge ọgbara bọọlụ na PSG <eng>George Weah scored 55 coals when he played for PSG.
|
<translate> George Weah scored 55 coals when he played for PSG. <ibo>
George Weah nyere goolu 55 oge ọgbara bọọlụ na PSG
|
<translate> Nna Timothy bụ George Weah gbaara ndị PSG bọọlụ tupu nafọ 23 gara aga, tupu ọ gawa AC Milan. <eng>The father of Timothy, George Weah, played for PSG 23 years ago before he moved to AC Milan.
|
<translate> The father of Timothy, George Weah, played for PSG 23 years ago before he moved to AC Milan. <ibo>
Nna Timothy bụ George Weah gbaara ndị PSG bọọlụ tupu nafọ 23 gara aga, tupu ọ gawa AC Milan.
|
<translate> PSG nwere asọmpi 10 nihu, nime nke ha kwesịrị inweta ọnụọgụgụ 17 ma ọ bụrụ na ha ga-ebuli iko French League nke afọ a. <eng>PGS have 10 matches to play, in which they should get 17 points if they are to lift this years French League.
|
<translate> PGS have 10 matches to play, in which they should get 17 points if they are to lift this years French League. <ibo>
PSG nwere asọmpi 10 nihu, nime nke ha kwesịrị inweta ọnụọgụgụ 17 ma ọ bụrụ na ha ga-ebuli iko French League nke afọ a.
|
<translate> Ha na Real Madrid ga-ezukọ na Tusde ịgba agba Champions League nke abụọ ha. Nagba nke mbụ, Real Madrid ji 3-1 merie ha. <eng>They will meet Real Madrid at Tusde to play second leg of their champion League. In the first leg, Real Madrid won them with 3-1.
|
<translate> They will meet Real Madrid at Tusde to play second leg of their champion League. In the first leg, Real Madrid won them with 3-1. <ibo>
Ha na Real Madrid ga-ezukọ na Tusde ịgba agba Champions League nke abụọ ha. Nagba nke mbụ, Real Madrid ji 3-1 merie ha.
|
<translate> Onye egwu ha bụ Neymar agaghị asọmpi ọzọ nime season a maka ahụ ọ merụrụ. <eng>Their player Neymar will not play again this season because of the injury he sustained.
|
<translate> Their player Neymar will not play again this season because of the injury he sustained. <ibo>
Onye egwu ha bụ Neymar agaghị asọmpi ọzọ nime season a maka ahụ ọ merụrụ.
|
<translate> Akụkọ ndị ga-amasị gị: <eng>The news that will interest you:
|
<translate> The news that will interest you: <ibo>
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
|
<translate> Gọọmenti Naịjirịa ezipụla ụgbọelu ịchọ ụmụ Dapchi <eng>Nigeria government has sent aeroplanes in search of Dapchi girls.
|
<translate> Nigeria government has sent aeroplanes in search of Dapchi girls. <ibo>
Gọọmenti Naịjirịa ezipụla ụgbọelu ịchọ ụmụ Dapchi
|
<translate> Otu nwoke egbuola ụmụaka ya nAwada <eng>One man has killed his children in Awada.
|
<translate> One man has killed his children in Awada. <ibo>
Otu nwoke egbuola ụmụaka ya nAwada
|
<translate> Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ <eng>The fear of Fulani herdsmen has gripped many.
|
<translate> The fear of Fulani herdsmen has gripped many. <ibo>
Egwu ndị Fulani na-achị ehi ejidela ọtụtụ
|
End of preview. Expand
in Data Studio
No dataset card yet
- Downloads last month
- 17